Onye

Deejay J Masta, Richplug

Intro Nkwo eseti goo, sure plug Chorus Okwa mu eme go Uber Okwa anyi atago azu Okwa anyi agba go mmi Okwa anyi ese go ese Okwa mu akago Pos Okwa mu agba go ani As nwa nnamani Icho igbam boot ka mkpo na ani Bia nwa onye e nyere ya nye Onye enyere ya nye Onye enyere ya nye Kee ka isi akuzim bill Onye e nyere ya nye Onye e nyere ya nye Onye e nyere ya nye Kee ka isi akuzim charge nwa Verse Onye enyere ya nye eeh Ka iga afuzi munwa chozia igbanwe eeh Oruo my turn ibia actiba funny N changielugia mma anudi sorry Apasakwam na mpempe Sure plug onye mmemme Abiarom ebea for any kampe Mao ka mu na gi kowazianu ataa ngi Ijide ego Biko bia sideaaa Iburu Okporo jebe sidieee Kedu ka isizi akuzi mu charge a And today abulo nu your birthday Ehh nwa Chorus Okwa mu eme go Uber Okwa anyi atago azu Okwa anyi agba go mmi Okwa anyi ese go ese Okwa mu akago Pos Okwa mu agba go ani As nwa nnamani Icho igbam boot ka mkpo na ani Bia nwa onye e nyere ya nye Onye enyere ya nye Onye enyere ya nye Kee ka isi akuzim bill Onye e nyere ya nye Onye e nyere ya nye Onye e nyere ya nye Kee ka isi akuzim charge nwa Verse Anokwamu here with j master Mna ekili gi ina arum ka form master Mua ka iji agbanu shaolin soccer Mga eficha ginwa with my own duster Eh nwa okwa ina awo Aku fechakwaa odaara awo iga enyetukwa munwa ife afu Oburu irichaa mu ikunyie na apu Ebe imachakwa ka Osi Adi Ko ona abuzi ara ka ogbaa gi Munwa egbogoolu gi mkpa gi Gonye gi shawarma gonye gi Azu amii ami Apasakwam na mpempe Sure plug onye mmemme Abiarom ebea for any kampe Mao ka mu na gi kowazianu ataa ngi Apasakwam na mpempe Sure plug onye mmemme Abiarom ebea for any kampe Mao ka mu na gi kowazianu ataa ngi Eeh Nwa Chorus Okwa mu eme go Uber Okwa anyi atago azu Okwa anyi agba go mmi Okwa anyi ese go ese Okwa mu akago Pos Okwa mu agba go ani As nwa nnamani Icho igbam boot ka mkpo na ani Bia nwa onye e nyere ya nye Onye enyere ya nye Onye enyere ya nye Kee ka isi akuzim bill Onye e nyere ya nye Onye e nyere ya nye Onye e nyere ya nye Kee ka isi akuzim charge nwa

Written by: Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Create your own version of your favorite music.

Sing now

Kanto is available on:

google-playapp-storehuawei-store