Ilo

Deejay J Masta

Anyi no na ilo Anyi no na ilo Anyi no na ilo Anyi no na ilo Mens ko lu eko Umu asa kolu eko Umu efo lu efo Umu efo lu efo How i go make money , me and i no ball Ihe du nwoke aga bu grace oburo luck Okwa ihe onye leetee ka obu ana Anyi kucha now mburu nwam na awa Nkwo e seti go Onye jankara by jankara Nwa ogbodo nwa agu Kee ur way , whats the level Nka ina eme anya ka ese go anwuru Odika icho ru nwa gbalu okpuru So ka anyi kponye ebe ona eme Ebe ezigbo efe na eme Ebe afia na azu ka obu efe Ka ifu na ezigbote nfe nfe na efe Ebede na aru ka obu na ichoro iku Kpo mmanya ka anyi debe ya na ihe ego Olu kwata ugwo anyi ebulu ezigbo egwu Onye dullu ooo enye ya elu egwu Anyi no na ilo Anyi no na ilo Anyi no na ilo Anyi no na ilo Mens ko lu eko Umu asa kolu eko Umu efo lu efo Umu efo lu efo How i go make money , me and i no ball Ihe du nwoke aga bu grace oburo luck Okwa ihe onye leetee ka obu ana Anyi kucha now mburu nwam na awa

Written by: Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Create your own version of your favorite music.

Sing now

Kanto is available on:

google-playapp-storehuawei-store